1 Ndị Eze 8:61 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 61 Obi unu dum ga-adịkwa+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke anyị nọ site n’ije ije n’ụkpụrụ ya, sitekwa n’idebe ihe ndị o nyere n’iwu dị ka ọ dị taa.” 2 Ihe E Mere 15:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma e bibighị+ ebe ndị dị elu+ n’Izrel. Ọ bụ naanị na obi Esa zuru ezu n’ụbọchị ya niile.+
61 Obi unu dum ga-adịkwa+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke anyị nọ site n’ije ije n’ụkpụrụ ya, sitekwa n’idebe ihe ndị o nyere n’iwu dị ka ọ dị taa.”