3 Sị ha, ‘Ugwu niile dị n’Izrel, nụrụnụ okwu Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova:+ Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara ugwu ukwu na ugwu nta+ na ọwa mmiri niile na ndagwurugwu niile, sị: “Lee! M ga-eme ka mma agha bịakwasị unu, m ga-ebibikwa ebe ndị dị elu unu.+