Levitikọs 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘Unu emerela onwe unu chi na-abaghị uru,+ unu eguzobekwarala onwe unu ihe oyiyi a pịrị apị+ ma ọ bụ ogidi nsọ, unu edebela nkume a tụrụ ihe oyiyi na ya+ n’ala unu ka unu na-akpọ isiala n’ihu ya;+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu. 2 Ndị Eze 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ naanị na ọ bụghị dị ka nna ya+ ma ọ bụ dị ka nne ya, ma o wepụrụ ogidi nsọ+ Bel nke nna ya rụrụ.+
26 “‘Unu emerela onwe unu chi na-abaghị uru,+ unu eguzobekwarala onwe unu ihe oyiyi a pịrị apị+ ma ọ bụ ogidi nsọ, unu edebela nkume a tụrụ ihe oyiyi na ya+ n’ala unu ka unu na-akpọ isiala n’ihu ya;+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.
2 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ naanị na ọ bụghị dị ka nna ya+ ma ọ bụ dị ka nne ya, ma o wepụrụ ogidi nsọ+ Bel nke nna ya rụrụ.+