Ọpụpụ 23:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Akpọrọla chi ha isiala, ekwekwala ka a rata gị ife ha ofufe, emekwala ihe ọ bụla ga-eyi ihe niile ha rụrụ,+ kama ị ghaghị ịkwatu ha, ị ghaghịkwa ịkụtu ogidi+ nsọ ha. Ọpụpụ 34:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma unu ga-akwatu ebe ịchụàjà ha, unu ga-akụrikwa ogidi nsọ ha, unu ga-egbutusị ogwe osisi ha dị nsọ.+
24 Akpọrọla chi ha isiala, ekwekwala ka a rata gị ife ha ofufe, emekwala ihe ọ bụla ga-eyi ihe niile ha rụrụ,+ kama ị ghaghị ịkwatu ha, ị ghaghịkwa ịkụtu ogidi+ nsọ ha.
13 Ma unu ga-akwatu ebe ịchụàjà ha, unu ga-akụrikwa ogidi nsọ ha, unu ga-egbutusị ogwe osisi ha dị nsọ.+