Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 20:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Akpọrọla ha isiala, ekwekwala ka a rata gị ife ha ofufe,+ n’ihi na mụ onwe m bụ́ Jehova Chineke gị bụ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa,+ onye na-enye ndị bụ́ ụmụ ntaramahụhụ maka njehie nna ha, na-enyekwa ọgbọ nke atọ na ọgbọ nke anọ, ma ọ bụrụ ndị kpọrọ m asị;+

  • Levitikọs 18:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Unu emela otú ala Ijipt, bụ́ ebe unu biri, na-eme;+ unu emekwala otú ala Kenan, bụ́ ebe m na-akpọbata unu, na-eme;+ unu ejekwala ije n’ụkpụrụ ha.

  • Diuterọnọmi 12:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 Lezie anya ka a ghara ịmata gị n’ọnyà iso ha,+ mgbe a lasịrị ha n’iyi n’ihu gị, ka ị gharakwa ịjụ ase banyere chi ha, sị, ‘Olee otú mba ndị a si efe chi ha? Ee, mụ onwe m ga-emekwa otu ihe ahụ.’

  • 2 Ihe E Mere 33:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 O wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ dị ka ihe arụ+ nke mba ndị ahụ Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel si dị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya