Levitikọs 26:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 M ga-alakwa ebe ndị dị elu+ unu ndị dị nsọ n’iyi, gbupụsịakwa ihe unu ji adọba ihe nsure ọkụ unu na-esi ísì ụtọ ma mee ka ozu unu tọgbọrọ n’elu ozu arụsị unu ndị na-asọ oyi ka nsị;+ mkpụrụ obi m ga-akpọkwa unu asị.+
30 M ga-alakwa ebe ndị dị elu+ unu ndị dị nsọ n’iyi, gbupụsịakwa ihe unu ji adọba ihe nsure ọkụ unu na-esi ísì ụtọ ma mee ka ozu unu tọgbọrọ n’elu ozu arụsị unu ndị na-asọ oyi ka nsị;+ mkpụrụ obi m ga-akpọkwa unu asị.+