20 Ya mere, o gburu ndị nchụàjà+ niile nke ebe ndị dị elu bụ́ ndị nọ n’ebe ahụ n’elu ebe ịchụàjà, kpọọkwa ọkpụkpụ ndị mmadụ ọkụ n’elu ha.+ E mesịa, ọ laghachiri na Jeruselem.
18 Ma, m ga-ebu ụzọ kwụzuo ha ụgwọ njehie ha+ na ụgwọ mmehie ha, n’ihi na ha merụrụ ala m.+ Ha emewo ka ozu ihe arụ ha na nke ihe ha jọgburu onwe ha jupụta n’ihe nketa m.’”+