Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 13:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 O wee kwuo n’oké olu megide ebe ịchụàjà ahụ dị ka Jehova gwara ya, sị: “Ebe ịchụàjà, ebe ịchụàjà, nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee! Nwa nwoke a mụụrụ ụlọ Devid, onye aha ya bụ Josaya!+ Ọ ga-egbu ndị nchụàjà nke ebe ndị dị elu n’elu gị bụ́ ndị na-esure ihe nsure ọkụ n’elu gị, ọ ga-akpọkwa ọkpụkpụ ndị mmadụ ọkụ n’elu gị.’”+

  • 2 Ndị Eze 23:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 O wee kpọkọta ndị nchụàjà niile nọ n’obodo ndị dị na Juda, ka o wee mee ka a ghakwara ịnọ n’ebe ndị dị elu na-efe ofufe, bụ́ ebe ndị nchụàjà ahụ na-anọ esure ihe nsure ọkụ, malite na Giba+ ruo Bia-shiba;+ o wee kwatuo ebe ndị dị elu nke ọnụ ụzọ ámá ndị dị n’ọnụ ụzọ ámá Jọshụa, bụ́ onyeisi obodo, nke dị n’aka ekpe ma mmadụ na-abata n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ.

  • 2 Ihe E Mere 34:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 N’afọ nke asatọ nke ọchịchị ya, mgbe ọ ka bụ nwata,+ ọ malitere ịchọ+ Chineke Devid nna nna ya. N’afọ nke iri na abụọ, ọ malitekwara ikpochapụ+ ebe ndị dị elu+ na ogwe osisi dị nsọ+ na ihe oyiyi a pịrị apị+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ na Juda na Jeruselem.

  • Aịzaya 27:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ya mere, ọ bụ otú a ka a ga-esi kpuchie njehie Jekọb,+ nke a bụkwa mkpụrụ niile ọ ga-amị mgbe o wepụrụ mmehie ya,+ mgbe o mere ka nkume niile nke ebe ịchụàjà ya dịrị ka nzụ e gwere egwe, nke mere na a gaghị ebuli ogwe osisi dị nsọ+ na ihe e ji adọba ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya