16 Mgbe Josaya tụgharịrị, ọ hụrụ ili ndị dị n’ugwu ahụ. O wee dunye ndị mmadụ, ha wee chịpụta ọkpụkpụ dị n’ili ndị ahụ ma suo ha ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà ahụ, ka o wee mee ka a ghara ịnọkwa na ya na-efe ofufe, dị ka okwu Jehova+ nke onye nke ezi Chineke kwuru si dị,+ bụ́ onye kwuru ihe ndị a.