Ọnụ Ọgụgụ 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke abụghị mmadụ nke na ọ ga-agha ụgha,+Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.+Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ́ gaghị eme ya,Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ́ gaghị emezu ya?+ Aịzaya 44:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Onye na-eme ka okwu ohu ya mezuo, Onye na-emezucha atụmatụ nke ndị ozi ya;+ Onye na-ekwu banyere Jeruselem, sị, ‘A ga-ebi na ya,’+ kwuokwa banyere obodo ndị dị na Juda, sị, ‘A ga-ewughachi ha,+ m ga-ewu ebe ya niile tọgbọrọ n’efu’;+
19 Chineke abụghị mmadụ nke na ọ ga-agha ụgha,+Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.+Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ́ gaghị eme ya,Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ́ gaghị emezu ya?+
26 Onye na-eme ka okwu ohu ya mezuo, Onye na-emezucha atụmatụ nke ndị ozi ya;+ Onye na-ekwu banyere Jeruselem, sị, ‘A ga-ebi na ya,’+ kwuokwa banyere obodo ndị dị na Juda, sị, ‘A ga-ewughachi ha,+ m ga-ewu ebe ya niile tọgbọrọ n’efu’;+