Aịzaya 44:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ọ bụ m na-eme ka okwu ohu m mezuo,Na-emezuchakwa ihe ndị ozi m kwuru ga-eme.+ Ọ bụ m na-ekwu gbasara Jeruselem, sị, ‘A ga-ebi na ya,’+Kwuokwa gbasara obodo ndị dị na Juda, sị, ‘A ga-arụghachi ha.+ M ga-arụghachi ebe ya niile e bibiri ebibi.’+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 44:26 Amụma Aịsaịa II, p. 70-71 Amụma Daniel, p. 150-151 Ụlọ Nche,5/1/1997, p. 8-9
26 Ọ bụ m na-eme ka okwu ohu m mezuo,Na-emezuchakwa ihe ndị ozi m kwuru ga-eme.+ Ọ bụ m na-ekwu gbasara Jeruselem, sị, ‘A ga-ebi na ya,’+Kwuokwa gbasara obodo ndị dị na Juda, sị, ‘A ga-arụghachi ha.+ M ga-arụghachi ebe ya niile e bibiri ebibi.’+