Aịzaya 14:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova nke ụsụụ ndị agha aṅụwo iyi,+ sị: “Dị nnọọ ka ọ dị m n’obi, otú ahụ ka ọ ga-eme; dịkwa nnọọ ka m kpebiri, ọ bụ ihe ga-emezu,+ Aịzaya 46:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye na-anọ ná mmalite kwuo ihe ga-eme n’ikpeazụ,+ onye na-anọkwa n’oge dị anya gara aga kwuo ihe a na-emebeghị eme.+ Onye na-asị, ‘Ihe m kpebiri ga-adịgide,+ ọ bụkwa ihe niile dị m ụtọ ka m ga-eme’;+ Maịka 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ị ga-egosi Jekọb ikwesị ntụkwasị obi, gosikwa Ebreham obiọma, bụ́ nke ị ṅụụrụ nna nna anyị hà n’iyi n’ụbọchị dị anya gara aga.+
24 Jehova nke ụsụụ ndị agha aṅụwo iyi,+ sị: “Dị nnọọ ka ọ dị m n’obi, otú ahụ ka ọ ga-eme; dịkwa nnọọ ka m kpebiri, ọ bụ ihe ga-emezu,+
10 Onye na-anọ ná mmalite kwuo ihe ga-eme n’ikpeazụ,+ onye na-anọkwa n’oge dị anya gara aga kwuo ihe a na-emebeghị eme.+ Onye na-asị, ‘Ihe m kpebiri ga-adịgide,+ ọ bụkwa ihe niile dị m ụtọ ka m ga-eme’;+
20 Ị ga-egosi Jekọb ikwesị ntụkwasị obi, gosikwa Ebreham obiọma, bụ́ nke ị ṅụụrụ nna nna anyị hà n’iyi n’ụbọchị dị anya gara aga.+