15 Ọ kwatukwara ebe ịchụàjà nke dị na Betel,+ bụ́ ebe dị elu nke Jeroboam+ nwa Nibat, bụ́ onye mere ka Izrel mehie,+ rụrụ, ọ kwaturu ọbụna ebe ịchụàjà ahụ na ebe ahụ dị elu. O wee gbaa ebe ahụ dị elu ọkụ; o gweriri ya ka ọ ghọọ ntụ, gbaakwa ogwe osisi ahụ dị nsọ ọkụ.