1 Ndị Eze 12:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 O wee malite ịchụ àjà n’elu ebe ịchụàjà nke ọ rụrụ na Betel n’abalị iri na ise n’ọnwa asatọ, n’ọnwa nke o chepụtara n’onwe ya;+ o wee meere ụmụ Izrel ememme, chụọkwa àjà n’elu ebe ịchụàjà iji suree ihe nsure ọkụ.+
33 O wee malite ịchụ àjà n’elu ebe ịchụàjà nke ọ rụrụ na Betel n’abalị iri na ise n’ọnwa asatọ, n’ọnwa nke o chepụtara n’onwe ya;+ o wee meere ụmụ Izrel ememme, chụọkwa àjà n’elu ebe ịchụàjà iji suree ihe nsure ọkụ.+