-
1 Ndị Eze 13:2Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
2 O wee kwuo n’oké olu megide ebe ịchụàjà ahụ dị ka Jehova gwara ya, sị: “Ebe ịchụàjà, ebe ịchụàjà, nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee! Nwa nwoke a mụụrụ ụlọ Devid, onye aha ya bụ Josaya!+ Ọ ga-egbu ndị nchụàjà nke ebe ndị dị elu n’elu gị bụ́ ndị na-esure ihe nsure ọkụ n’elu gị, ọ ga-akpọkwa ọkpụkpụ ndị mmadụ ọkụ n’elu gị.’”+
-