2 Ndị Eze 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Josaya gbara afọ asatọ+ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri atọ na otu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Jedaịda ada Adaya bụ́ onye Bọzkat.+ Jeremaya 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 onye okwu Jehova ruru ntị n’ụbọchị Josaya+ nwa Emọn,+ bụ́ eze Juda, n’afọ nke iri na atọ nke ọchịchị ya.+
22 Josaya gbara afọ asatọ+ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri atọ na otu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Jedaịda ada Adaya bụ́ onye Bọzkat.+
2 onye okwu Jehova ruru ntị n’ụbọchị Josaya+ nwa Emọn,+ bụ́ eze Juda, n’afọ nke iri na atọ nke ọchịchị ya.+