2 Ndị Eze 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Josaya gbara afọ asatọ+ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri atọ na otu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Jedaịda ada Adaya bụ́ onye Bọzkat.+
22 Josaya gbara afọ asatọ+ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri atọ na otu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Jedaịda ada Adaya bụ́ onye Bọzkat.+