Jenesis 21:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ bụ ya mere o ji kpọọ ebe ahụ Bia-shiba,+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ha abụọ ṅụrụ iyi. 1 Ndị Eze 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Egwu wee tụwa ya. O wee bilie gbapụ n’ihi mkpụrụ obi+ ya wee bịarute Bia-shiba+ nke Juda.+ O wee hapụ onye na-ejere ya ozi n’ebe ahụ.
3 Egwu wee tụwa ya. O wee bilie gbapụ n’ihi mkpụrụ obi+ ya wee bịarute Bia-shiba+ nke Juda.+ O wee hapụ onye na-ejere ya ozi n’ebe ahụ.