2 Ndị Eze 23:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ kwatukwara ụlọ ndị ikom bụ́ ndị akwụna ụlọ arụsị+ ndị dị n’ụlọ Jehova, bụ́ ebe ndị inyom na-akpa ákwà ụlọikwuu arụsị maka ogwe osisi dị nsọ. Ezikiel 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mmadụ emewo ka ịma mma nke ihe ịchọ mma bụrụ ihe o ji anya isi; ha ejiriwokwa ya mee ihe oyiyi ha ndị jọgburu onwe ha,+ ihe arụ ha.+ Ọ bụ ya mere m ga-eji mee ka ọ ghọọrọ ha ihe na-asọ oyi.+
7 Ọ kwatukwara ụlọ ndị ikom bụ́ ndị akwụna ụlọ arụsị+ ndị dị n’ụlọ Jehova, bụ́ ebe ndị inyom na-akpa ákwà ụlọikwuu arụsị maka ogwe osisi dị nsọ.
20 Mmadụ emewo ka ịma mma nke ihe ịchọ mma bụrụ ihe o ji anya isi; ha ejiriwokwa ya mee ihe oyiyi ha ndị jọgburu onwe ha,+ ihe arụ ha.+ Ọ bụ ya mere m ga-eji mee ka ọ ghọọrọ ha ihe na-asọ oyi.+