Jeremaya 7:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 ‘N’ihi na ụmụ Juda emewo ihe jọrọ njọ n’anya m,’ ka Jehova kwuru. ‘Ha edebewo ihe arụ ha n’ụlọ ahụ a kpọkwasịrị aha m, ka ha merụọ ya.+ Jeremaya 32:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ha wee debe ihe arụ ha n’ụlọ ahụ a kpọkwasịrị aha m, ka ha merụọ ya.+
30 ‘N’ihi na ụmụ Juda emewo ihe jọrọ njọ n’anya m,’ ka Jehova kwuru. ‘Ha edebewo ihe arụ ha n’ụlọ ahụ a kpọkwasịrị aha m, ka ha merụọ ya.+