2 Ndị Eze 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wukwara ebe ịchụàjà dị iche iche n’ụlọ Jehova,+ bụ́ ụlọ Jehova kwuru banyere ya, sị: “Ọ bụ na Jeruselem ka m ga-eme ka aha m dịrị.”+ 2 Ihe E Mere 33:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wukwara ebe ịchụàjà+ dị iche iche n’ụlọ Jehova, bụ́ ụlọ Jehova kwuru banyere ya, sị: “Ọ bụ na Jeruselem ka aha m ga-adị ruo mgbe a na-akaghị aka.”+ Jeremaya 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “N’ihi na e merụwo ma onye amụma ma onye nchụàjà.+ Ahụwokwa m ihe ọjọọ ha na-eme n’ụlọ m,”+ ka Jehova kwuru. Jeremaya 32:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ha wee debe ihe arụ ha n’ụlọ ahụ a kpọkwasịrị aha m, ka ha merụọ ya.+
4 O wukwara ebe ịchụàjà dị iche iche n’ụlọ Jehova,+ bụ́ ụlọ Jehova kwuru banyere ya, sị: “Ọ bụ na Jeruselem ka m ga-eme ka aha m dịrị.”+
4 O wukwara ebe ịchụàjà+ dị iche iche n’ụlọ Jehova, bụ́ ụlọ Jehova kwuru banyere ya, sị: “Ọ bụ na Jeruselem ka aha m ga-adị ruo mgbe a na-akaghị aka.”+
11 “N’ihi na e merụwo ma onye amụma ma onye nchụàjà.+ Ahụwokwa m ihe ọjọọ ha na-eme n’ụlọ m,”+ ka Jehova kwuru.