Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 28:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ndị a akpafuwokwa n’ihi mmanya, ha awagharịwokwa n’ihi mmanya na-egbu egbu. Onye nchụàjà na onye amụma+ akpafuwo n’ihi mmanya na-egbu egbu, mmanya emegharịwo ha anya, ha awagharịwo+ n’ihi mmanya na-egbu egbu; ha akpafuwo n’ọhụụ ha, mmanya ekweghịzi ha mara ihe ha na-ekpe n’ikpe.

  • Jeremaya 5:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 Ndị amụma na-ebu amụma ụgha;+ ndị nchụàjà na-eji ike ha emegbu ndị mmadụ.+ Ma ọ dị ndị m mma otú ahụ;+ gịnị ka unu ga-eme n’ikpeazụ?”+

  • Jeremaya 6:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 “N’ihi na onye ọ bụla n’ime ha na-enwetara onwe ya uru na-ezighị ezi, malite n’onye kasị nta ruo n’onye kasị ukwuu;+ onye ọ bụla na-aghọ aghụghọ, malite n’onye amụma ruo n’onye nchụàjà.+

  • Jeremaya 8:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ya mere, m ga-akpọnye ndị ikom ọzọ ndị nwunye ha, nyefeekwa ubi ha n’aka ndị ga-eweghara ha;+ n’ihi na onye ọ bụla na-enweta uru na-ezighị ezi, malite n’onye kasị nta ruo ọbụna n’onye kasị ukwuu;+ onye ọ bụla na-aghọ aghụghọ, malite n’onye amụma ruo ọbụna n’onye nchụàjà.+

  • Ezikiel 22:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Ndị amụma ya na-agba izu ọjọọ n’ime ya,+ dị nnọọ ka ọdụm nke na-ebigbọ ebigbọ, nke na-adọgbu anụ.+ Ha na-eripịa mkpụrụ obi.+ Ha nọ na-akpakọba akụ̀ na ihe dị oké ọnụ ahịa.+ Ha emewo ka ndị inyom di ha nwụrụ dị ọtụtụ n’ime ya.+

  • Zefanaya 3:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ndị amụma ya bụ ndị na-akparị mmadụ, ha bụ ndị aghụghọ.+ Ndị nchụàjà ya merụrụ ihe dị nsọ; ha mebiri iwu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya