2 Ndị Eze 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Eze Ehaz+ wee gaa Damaskọs izute Tiglat-piliza+ eze Asiria, o wee hụ ebe ịchụàjà+ nke dị na Damaskọs. Eze Ehaz wee zigara Yuraịja bụ́ onye nchụàjà ọdịdị nke ebe ịchụàjà ahụ na ụkpụrụ ya dị ka ihe niile a rụrụ na ya si dị.+
10 Eze Ehaz+ wee gaa Damaskọs izute Tiglat-piliza+ eze Asiria, o wee hụ ebe ịchụàjà+ nke dị na Damaskọs. Eze Ehaz wee zigara Yuraịja bụ́ onye nchụàjà ọdịdị nke ebe ịchụàjà ahụ na ụkpụrụ ya dị ka ihe niile a rụrụ na ya si dị.+