Jeremaya 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “N’ihi na e merụwo ma onye amụma ma onye nchụàjà.+ Ahụwokwa m ihe ọjọọ ha na-eme n’ụlọ m,”+ ka Jehova kwuru. Abụ Ákwá 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị amụma gị ahụwo ọhụụ ihe na-abaghị uru na ihe na-adịghị enye afọ ojuju,+Ha ekpugheghị njehie gị iji mee ka a ghara ịdọrọ gị n’agha,+Kama nke ahụ, ha nọ na-ahụtara gị okwu na-abaghị uru na nke na-eduhie eduhie n’ọhụụ.+ Matiu 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Lezienụ anya maka ndị amụma ụgha+ ndị na-abịakwute unu n’oyiyi atụrụ,+ ma n’ime ha, ha bụ anụ ọhịa wolf agụụ ji.+ 2 Pita 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma, e nwekwara ndị amụma ụgha n’etiti ndị Izrel, dị ka a ga-enwekwa ndị ozizi ụgha n’etiti unu.+ Ha ga-eji nwayọọ webata òtù dị iche iche na-ebibi ihe, ha ga-agọnahụkwa ọbụna onye nwe ha nke zụtara ha,+ wetara onwe ha mbibi ngwa ngwa.
11 “N’ihi na e merụwo ma onye amụma ma onye nchụàjà.+ Ahụwokwa m ihe ọjọọ ha na-eme n’ụlọ m,”+ ka Jehova kwuru.
14 Ndị amụma gị ahụwo ọhụụ ihe na-abaghị uru na ihe na-adịghị enye afọ ojuju,+Ha ekpugheghị njehie gị iji mee ka a ghara ịdọrọ gị n’agha,+Kama nke ahụ, ha nọ na-ahụtara gị okwu na-abaghị uru na nke na-eduhie eduhie n’ọhụụ.+
15 “Lezienụ anya maka ndị amụma ụgha+ ndị na-abịakwute unu n’oyiyi atụrụ,+ ma n’ime ha, ha bụ anụ ọhịa wolf agụụ ji.+
2 Ma, e nwekwara ndị amụma ụgha n’etiti ndị Izrel, dị ka a ga-enwekwa ndị ozizi ụgha n’etiti unu.+ Ha ga-eji nwayọọ webata òtù dị iche iche na-ebibi ihe, ha ga-agọnahụkwa ọbụna onye nwe ha nke zụtara ha,+ wetara onwe ha mbibi ngwa ngwa.