Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 2:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Ndị nchụàjà asịghị, ‘Olee ebe Jehova nọ?’+ Ndị iwu dị n’aka amaghị m;+ ndị ọzụzụ atụrụ mebikwara iwu m,+ ọbụna ndị amụma buru amụma n’aha Bel,+ ọ bụkwa ndị na-agaghị abara ha uru ọ bụla ka ha sooro.+

  • Jeremaya 5:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 “Ha agọnahụwo Jehova, ha na-asịkwa: ‘Ọ dịghị adị.+ Ọdachi ọ bụla agaghị adakwasị anyị, anyị agaghịkwa ahụ mma agha ma ọ bụ ụnwụ.’+

  • Jeremaya 5:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 Ndị amụma na-ebu amụma ụgha;+ ndị nchụàjà na-eji ike ha emegbu ndị mmadụ.+ Ma ọ dị ndị m mma otú ahụ;+ gịnị ka unu ga-eme n’ikpeazụ?”+

  • Jeremaya 23:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Egela ntị n’ihe ndị amụma, bụ́ ndị na-eburu unu amụma, na-ekwu.+ Ha na-eme ka unu bụrụ ihe efu.+ Ọ bụ ọhụụ nke si n’obi ha ka ha na-ekwupụta+—ọ bụghị nke si n’ọnụ Jehova.+

  • Jeremaya 27:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Unu egela ndị amụma ntị, bụ́ ndị na-asị unu, ‘Unu agaghị ejere eze Babịlọn ozi,’+ n’ihi na ọ bụ amụma ụgha ka ha na-eburu unu.+

  • Jeremaya 29:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 N’ihi na ‘ọ bụ amụma ụgha ka ha na-eburu unu n’aha m. Ọ bụghị m dunyere ha,’+ ka Jehova kwuru.”’”

  • Ezikiel 13:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 “Nwa nke mmadụ, buo amụma banyere ndị amụma Izrel, bụ́ ndị na-ebu amụma,+ sịkwa ndị na-echepụta ihe ha na-ebu n’amụma,+ ‘Nụrụnụ okwu Jehova.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya