1 Samuel 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ Ilaị bụ ndị ikom na-abaghị n’ihe;+ ha amaghị Jehova.+ Abụ Ákwá 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi mmehie nke ndị amụma ya, njehie nke ndị nchụàjà ya,+Ndị na-awụfu ọbara ndị ezi omume nọ n’ime ya.+
13 N’ihi mmehie nke ndị amụma ya, njehie nke ndị nchụàjà ya,+Ndị na-awụfu ọbara ndị ezi omume nọ n’ime ya.+