16 Ma ha ji ndị ozi nke ezi Chineke na-eme ihe ọchị,+ na-eledakwa okwu ya anya+ ma na-akwa+ ndị amụma ya emo, ruo mgbe ọnụma+ Jehova bịakwasịrị ndị ya, ruo mgbe ọ na-enweghị ihe ga-egbochi ya.+
15 N’ihi na unu sịrị: “Anyị na Ọnwụ agbaala ndụ;+ anyị na Shiol ahụkọwo ọhụụ;+ ọ bụrụ na oké idei mmiri nke na-achị ọkụ asọfee, ọ gaghị erute n’ebe anyị nọ, n’ihi na anyị emewo ka ụgha bụrụ ebe mgbaba anyị,+ anyị ezoola n’okwu ụgha.”+