Aịzaya 28:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ihi na unu sịrị: “Anyị na Ọnwụ agbaala ndụ.+ E nwekwara ihe anyị na ili* kwekọrịtara. Ọ bụrụ na oké idei mmiri nke na-achị ọkụ asọfewe,Ọ gaghị erute ebe anyị nọ,N’ihi na anyị emeela ụgha ebe mgbaba anyị. Anyị ejirila ụgha kpuchie onwe anyị.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:15 Ụlọ Nche,3/1/2003, p. 136/1/1991, p. 16-17 Amụma Aịsaịa I, p. 293
15 N’ihi na unu sịrị: “Anyị na Ọnwụ agbaala ndụ.+ E nwekwara ihe anyị na ili* kwekọrịtara. Ọ bụrụ na oké idei mmiri nke na-achị ọkụ asọfewe,Ọ gaghị erute ebe anyị nọ,N’ihi na anyị emeela ụgha ebe mgbaba anyị. Anyị ejirila ụgha kpuchie onwe anyị.”+