Aịzaya 28:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 A ga-emebi ndụ ahụ unu na Ọnwụ gbara. Ihe ahụ unu na ili* kwekọrịtara agaghịkwa enwe isi.+ Ọ bụrụ na oké idei mmiri nke na-achị ọkụ asọfewe,Ọ ga-ebibi unu.
18 A ga-emebi ndụ ahụ unu na Ọnwụ gbara. Ihe ahụ unu na ili* kwekọrịtara agaghịkwa enwe isi.+ Ọ bụrụ na oké idei mmiri nke na-achị ọkụ asọfewe,Ọ ga-ebibi unu.