Aịzaya 28:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ihi na unu sịrị: “Anyị na Ọnwụ agbaala ndụ.+ E nwekwara ihe anyị na ili* kwekọrịtara. Ọ bụrụ na oké idei mmiri nke na-achị ọkụ asọfewe,Ọ gaghị erute ebe anyị nọ,N’ihi na anyị emeela ụgha ebe mgbaba anyị. Anyị ejirila ụgha kpuchie onwe anyị.”+
15 N’ihi na unu sịrị: “Anyị na Ọnwụ agbaala ndụ.+ E nwekwara ihe anyị na ili* kwekọrịtara. Ọ bụrụ na oké idei mmiri nke na-achị ọkụ asọfewe,Ọ gaghị erute ebe anyị nọ,N’ihi na anyị emeela ụgha ebe mgbaba anyị. Anyị ejirila ụgha kpuchie onwe anyị.”+