9 N’ihi na ha bụ ndị na-enupụ isi,+ ụmụ na-aghọ aghụghọ,+
Ụmụ na-achọghị ịnụ iwu Jehova.+
10 Ha na-asị ndị na-ahụ ọhụụ, ‘Unu ahụzila ọhụụ,’
Na-asịkwa ndị amụma, ‘Unu ebuzirila anyị ihe bụ́ eziokwu n’amụma.+
Na-agwanụ anyị ihe ga-atọ anyị ụtọ ịnụ. Na-agwanụ anyị ihe dị mma ná ntị n’agbanyeghị na ọ bụghị ihe unu hụrụ n’ọhụụ.+