-
Jeremaya 23:16, 17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị:
“Unu egela ntị n’ihe ndị amụma, ndị na-eburu unu amụma, na-ekwu.+
Ha na-eduhie unu.*
Ọ bụ ha na-echepụta ihe ha sị na ha hụrụ n’ọhụụ.+
Ọ bụghị mụnwa bụ́ Jehova na-agwa ha ya.+
Ha na-agwakwa ndị niile kpọchiri obi ha na-eme ihe ọjọọ, sị,
‘Ọdachi ọ bụla agaghị adakwasị unu.’+
-
-
Ezikiel 13:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Unu na-ahụ ọhụụ ụgha. Unu na-ebukwa amụma ụgha, na-asị, ‘Jehova sịrị,’ mgbe m na-ekwughị ihe ọ bụla.”’
-