Aịzaya 59:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na ọbụ aka unu bụ ọbara ọbara.+ Mkpịsị aka unu bụkwa mmehie mmehie. Unu ji egbugbere ọnụ unu agha ụgha,+ jirikwa ọnụ* unu na-ekwu ihe na-adịghị mma. Jeremaya 9:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha na-adị njikere ịgha ụgha otú onye kwere ụta na-adị njikere ịgbapụ akụ́. Ihe juru n’obodo a bụ ụgha. E nweghị onye na-akwụwa aka ọtọ.+ Jehova kwuru, sị, “Ha na-esi n’otu ihe ọjọọ gaa n’ihe ọjọọ ọzọ. Ha ejighịkwa m kpọrọ ihe.”+
3 N’ihi na ọbụ aka unu bụ ọbara ọbara.+ Mkpịsị aka unu bụkwa mmehie mmehie. Unu ji egbugbere ọnụ unu agha ụgha,+ jirikwa ọnụ* unu na-ekwu ihe na-adịghị mma.
3 Ha na-adị njikere ịgha ụgha otú onye kwere ụta na-adị njikere ịgbapụ akụ́. Ihe juru n’obodo a bụ ụgha. E nweghị onye na-akwụwa aka ọtọ.+ Jehova kwuru, sị, “Ha na-esi n’otu ihe ọjọọ gaa n’ihe ọjọọ ọzọ. Ha ejighịkwa m kpọrọ ihe.”+