Jeremaya 23:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “Unu egela ntị n’ihe ndị amụma, ndị na-eburu unu amụma, na-ekwu.+ Ha na-eduhie unu.* Ọ bụ ha na-echepụta ihe ha sị na ha hụrụ n’ọhụụ.+ Ọ bụghị mụnwa bụ́ Jehova na-agwa ha ya.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:16 Ụlọ Nche,3/1/1994, p. 9
16 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “Unu egela ntị n’ihe ndị amụma, ndị na-eburu unu amụma, na-ekwu.+ Ha na-eduhie unu.* Ọ bụ ha na-echepụta ihe ha sị na ha hụrụ n’ọhụụ.+ Ọ bụghị mụnwa bụ́ Jehova na-agwa ha ya.+