1 Ndị Eze 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ugbu a, zipụ ozi, kpọkọtara m Izrel dum n’Ugwu Kamel+ nakwa narị ndị amụma Bel+ anọ na iri ise nakwa narị mmadụ anọ bụ́ ndị amụma nke ogwe osisi dị nsọ,+ bụ́ ndị na-eri ihe na tebụl Jezibel.”+ Jeremaya 23:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ahụwokwa m omume na-ezighị ezi ndị amụma nọ na Sameria na-eme.+ Ha ebuwo amụma n’aha Bel,+ ha na-emekwa ka ndị m bụ́ Izrel na-awagharị.+
19 Ugbu a, zipụ ozi, kpọkọtara m Izrel dum n’Ugwu Kamel+ nakwa narị ndị amụma Bel+ anọ na iri ise nakwa narị mmadụ anọ bụ́ ndị amụma nke ogwe osisi dị nsọ,+ bụ́ ndị na-eri ihe na tebụl Jezibel.”+
13 “Ahụwokwa m omume na-ezighị ezi ndị amụma nọ na Sameria na-eme.+ Ha ebuwo amụma n’aha Bel,+ ha na-emekwa ka ndị m bụ́ Izrel na-awagharị.+