Jeremaya 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị nchụàjà asịghị, ‘Olee ebe Jehova nọ?’+ Ndị iwu dị n’aka amaghị m;+ ndị ọzụzụ atụrụ mebikwara iwu m,+ ọbụna ndị amụma buru amụma n’aha Bel,+ ọ bụkwa ndị na-agaghị abara ha uru ọ bụla ka ha sooro.+
8 Ndị nchụàjà asịghị, ‘Olee ebe Jehova nọ?’+ Ndị iwu dị n’aka amaghị m;+ ndị ọzụzụ atụrụ mebikwara iwu m,+ ọbụna ndị amụma buru amụma n’aha Bel,+ ọ bụkwa ndị na-agaghị abara ha uru ọ bụla ka ha sooro.+