Ezikiel 16:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 “‘Nwanne gị nwaanyị nke tọrọ gị bụ Sameria+ na obodo nta ya niile,+ bụ́ onye bi n’akụkụ aka ekpe gị. Nwanne gị nwaanyị nke ị tọrọ, bụ́ onye bi n’akụkụ aka nri gị, bụ Sọdọm+ na obodo nta ya niile.+
46 “‘Nwanne gị nwaanyị nke tọrọ gị bụ Sameria+ na obodo nta ya niile,+ bụ́ onye bi n’akụkụ aka ekpe gị. Nwanne gị nwaanyị nke ị tọrọ, bụ́ onye bi n’akụkụ aka nri gị, bụ Sọdọm+ na obodo nta ya niile.+