2 Ihe E Mere 33:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Manase+ wee na-arafu Juda+ na ndị bi na Jeruselem ime ihe ọjọọ karịa+ mba ndị ahụ Jehova lara n’iyi n’ihu ụmụ Izrel.+ Aịzaya 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ ndị na-edu ndị a na-eme ka ha kpafuo;+ ndị a na-edukwa edu n’ime ha bụ ndị a na-emegharị anya.+
9 Manase+ wee na-arafu Juda+ na ndị bi na Jeruselem ime ihe ọjọọ karịa+ mba ndị ahụ Jehova lara n’iyi n’ihu ụmụ Izrel.+
16 Ọ bụ ndị na-edu ndị a na-eme ka ha kpafuo;+ ndị a na-edukwa edu n’ime ha bụ ndị a na-emegharị anya.+