29 Ị ga-aghọkwa onye na-asọgharị ìsì n’etiti ehihie, dị nnọọ ka onye ìsì na-asọgharị ìsì n’ọchịchịrị,+ ị ga-emekwa ka ụzọ gị ghara ịga nke ọma; ị ga-aghọkwa naanị onye a na-erigbu erigbu na onye a na-apụnara ihe mgbe niile, n’enweghị onye ga-azọpụta gị.+