Diuterọnọmi 28:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Unu ga na-asọgharị ìsì n’ehihie otú onye ìsì si asọgharị ìsì n’ọchịchịrị,+ e nweghịkwa ihe unu na-eme ga-agara unu nke ọma. A ga na-erigbu unu mgbe niile, na-ezu unu ohi, e nweghịkwa onye ga-azọpụta unu.+
29 Unu ga na-asọgharị ìsì n’ehihie otú onye ìsì si asọgharị ìsì n’ọchịchịrị,+ e nweghịkwa ihe unu na-eme ga-agara unu nke ọma. A ga na-erigbu unu mgbe niile, na-ezu unu ohi, e nweghịkwa onye ga-azọpụta unu.+