4 Ha na-amakwa ụlọikwuu wee buso ha agha, bibiekwa mkpụrụ nke ala ha ruo Geza, ha anaghịkwa ekwe ka ihe oriri ọ bụla ma ọ bụ atụrụ ma ọ bụ ehi ma ọ bụ ịnyịnya ibu fọdụ n’Izrel.+
27 N’ihi ya, i nyefere ha n’aka ndị iro ha,+ bụ́ ndị nọ na-enye ha nsogbu;+ ma n’oge ha na-ata ahụhụ, ha na-etiku gị,+ gị onwe gị na-anọ n’eluigwe nụrụ;+ n’ihi ebere gị nke dị ukwuu,+ ị na-enye ha ndị nzọpụta,+ ndị na-azọpụta ha n’aka ndị iro ha.+