Ndị Ikpe 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha na-ama ụlọikwuu ka ha lụso ndị Izrel agha. Ha na-ebibi ihe ala ha mepụtara ruo na Gaza. Ha anaghịkwa ahapụrụ ndị Izrel ihe oriri ọ bụla ma ọ bụ atụrụ ma ọ bụ ehi ma ọ bụ jakị.+
4 Ha na-ama ụlọikwuu ka ha lụso ndị Izrel agha. Ha na-ebibi ihe ala ha mepụtara ruo na Gaza. Ha anaghịkwa ahapụrụ ndị Izrel ihe oriri ọ bụla ma ọ bụ atụrụ ma ọ bụ ehi ma ọ bụ jakị.+