Ndị Ikpe 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha na-amakwa ụlọikwuu wee buso ha agha, bibiekwa mkpụrụ nke ala ha ruo Geza, ha anaghịkwa ekwe ka ihe oriri ọ bụla ma ọ bụ atụrụ ma ọ bụ ehi ma ọ bụ ịnyịnya ibu fọdụ n’Izrel.+
4 Ha na-amakwa ụlọikwuu wee buso ha agha, bibiekwa mkpụrụ nke ala ha ruo Geza, ha anaghịkwa ekwe ka ihe oriri ọ bụla ma ọ bụ atụrụ ma ọ bụ ehi ma ọ bụ ịnyịnya ibu fọdụ n’Izrel.+