31 A ga-egbu ehi gị n’ihu gị—ma ọ dịghị anụ ya ị ga-eri. A ga-apụnara gị ịnyịnya ibu gị n’ihu gị—ma ọ gaghị alọghachikwute gị. A ga-akpụnye ndị iro gị atụrụ gị—ma ị gaghị enwe onye nzọpụta.+
48 Ị ga na-ejere ndị iro gị, bụ́ ndị Jehova ga-ezite ibuso gị agha, ozi.+ Agụụ ga na-agụ gị,+ akpịrị ga na-akpọ gị nkụ, ị ga-agbakwa ọtọ ma nọrọ n’ụkọ ihe niile mgbe ị na-ejere ha ozi; ọ ga-anyawakwa gị yok ígwè n’olu ruo mgbe ọ lara gị n’iyi.+