Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 28:38
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 38 “Ị ga-ewere mkpụrụ dị ukwuu gaa ubi, ma ihe ị ga-eweta ga-adị obere,+ n’ihi na igurube ga-erichapụ ya.+

  • Jeremaya 12:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ha ghara ọka wit, ma, ọ bụ ogwu ka ha ghọtara.+ Ha arụtaworo onwe ha ọrịa; ọ gaghị abara ha uru.+ Ihere ihe ha rụpụtara ga-eme ha n’ihi iwe dị ọkụ nke Jehova.”

  • Joel 1:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 E bibiwo ihe ndị dị n’ubi,+ ala na-eru uju;+ n’ihi na e bibiwo ọka, mmanya ọhụrụ atakọwo,+ mmanụ adịkwaghị agbapụta.+

  • Emọs 5:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ya mere, ebe ọ bụ na unu na-anara onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ego maka ubi, unu na-anarakwa ya ụtụ, bụ́ nke ọ na-eji ọka* atụ;+ unu ejiriwo nkume a wara awa rụọ ụlọ,+ ma unu agaghị anọgide na-ebi na ya; unu akọwo ubi vaịn ndị mara mma, ma unu agaghị aṅụ mmanya si na ha.+

  • Hagaị 1:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Unu akụwo mkpụrụ nke ukwuu, ma unu na-ewebata ihe dị ntakịrị.+ Unu na-eri ihe, ma unu adịghị eriju afọ.+ Unu na-aṅụ ihe ọṅụṅụ, ma ọ bụghị ruo n’ókè nke mmanya igbu unu. Unu na-eyi uwe, ma ọ dịghị onye ahụ́ na-ekporo ọkụ; onye na-arụ ọrụ ngo na-arụta ego na-etinye n’akpa puru epu.’”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya