10 “Ọ bụ ụlọ brik dara, ma, ọ bụ nkume a wara awa+ ka anyị ga-eji wuo ya. Ọ bụ osisi sịkamọ+ ka e gbuturu, ma, ọ bụ osisi sida ka anyị ga-eji dochie ya.”
13 A ga-akwakọrọ akụ̀ ha, meekwa ka ụlọ ha tọgbọrọ n’efu.+ Ha ga-ewu ụlọ ma ha agaghị ebi n’ime ha;+ ha ga-akọkwa ubi vaịn ma ha agaghị aṅụ mmanya ya.+