6 Ekwela ka ọnụ gị mee ka anụ ahụ́ gị mehie,+ ekwukwala n’ihu mmụọ ozi+ na i mere ya n’amaghị ama.+ Gịnị mere okwu ọnụ gị ga-eji kpasuo ezi Chineke iwe, o wee laa ihe aka gị rụrụ n’iyi?+
2 Unu na-achọ, ma unu adịghị enweta. Unu na-egbu ọchụ,+ na-enwekwa anyaukwu,+ ma unu enweghị ike inweta. Unu na-alụ ọgụ+ ma na-ebu agha. Unu adịghị enweta n’ihi na unu adịghị arịọ.