Jeremaya 12:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ha kụrụ ọka wit, ma, ihe ha ghọtara bụ ogwu.+ Ha na-arụgbu onwe ha n’ọrụ, ma, e nweghị uru ọ na-abara ha. Ihere ihe ha rụpụtara ga-eme ha,N’ihi na Jehova na-ewe ezigbo iwe.”
13 Ha kụrụ ọka wit, ma, ihe ha ghọtara bụ ogwu.+ Ha na-arụgbu onwe ha n’ọrụ, ma, e nweghị uru ọ na-abara ha. Ihere ihe ha rụpụtara ga-eme ha,N’ihi na Jehova na-ewe ezigbo iwe.”