Jeremaya 23:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Edunyeghị m ndị amụma ahụ, ma ha onwe ha gbaara ọsọ gawa. Agwaghị m ha ihe ọ bụla, ma ha onwe ha buru amụma.+ Jeremaya 28:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jeremaya onye amụma wee gwa Hananaya+ onye amụma, sị: “Biko, Hananaya, gee ntị! Ọ bụghị Jehova zitere gị, ma gị onwe gị emewo ka ndị a tụkwasị obi n’okwu ụgha.+
21 “Edunyeghị m ndị amụma ahụ, ma ha onwe ha gbaara ọsọ gawa. Agwaghị m ha ihe ọ bụla, ma ha onwe ha buru amụma.+
15 Jeremaya onye amụma wee gwa Hananaya+ onye amụma, sị: “Biko, Hananaya, gee ntị! Ọ bụghị Jehova zitere gị, ma gị onwe gị emewo ka ndị a tụkwasị obi n’okwu ụgha.+