Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 13:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 “Ọ bụrụ na onye amụma+ ma ọ bụ ọrọ nrọ+ ebilie n’etiti unu wee meere gị ihe ịrịba ama ma ọ bụ ihe àmà,+

  • Jeremaya 14:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Jehova wee sị m: “Ọ bụ amụma ụgha ka ndị amụma na-ebu n’aha m.+ Ọ bụghị m dunyere ha, enyeghịkwa m ha iwu, agwaghịkwa m ha okwu.+ Ọhụụ ụgha na ịgba afa na ihe na-abaghị uru+ na aghụghọ nke dị n’obi ha ka ha ji na-eburu unu amụma.+

  • Jeremaya 23:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 “Edunyeghị m ndị amụma ahụ, ma ha onwe ha gbaara ọsọ gawa. Agwaghị m ha ihe ọ bụla, ma ha onwe ha buru amụma.+

  • Jeremaya 27:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 “‘N’ihi na edunyeghị m ha,’ ka Jehova kwuru, ‘kama ha na-ebu amụma ụgha n’aha m, ka m wee chụsaa unu,+ unu ewee laa n’iyi,+ unu onwe unu na ndị amụma bụ́ ndị na-eburu unu amụma.’”+

  • Jeremaya 29:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 “Zigara ndị niile a dọọrọ n’agha ozi,+ sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere Shemaya onye Nehelam: “Ebe ọ bụ na Shemaya ebuworo unu amụma, ma ọ bụghị m dunyere ya, ọ gbalịkwara ime ka unu tụkwasị obi n’okwu ụgha,+

  • Ezikiel 13:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Ahụhụ ga-adịrị ndị amụma nzuzu,+ ndị na-agbaso mmụọ nke ha,+ mgbe ọ na-adịghị ihe ọ bụla ha hụrụ!+

  • Zekaraya 13:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na mmadụ ebuo amụma ọzọ, nna ya na nne ya, bụ́ ndị mụrụ ya, ga-asị ya, ‘Ị gaghị adị ndụ, n’ihi na i kwuwo okwu ụgha n’aha Jehova.’ Nna ya na nne ya, bụ́ ndị mụrụ ya, ga-ama ya ube n’ihi amụma o buru.+

  • Luk 6:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 “Ahụhụ ga-adịrị unu mgbe mmadụ niile na-ekwu okwu ọma banyere unu, n’ihi na ụdị ihe ndị a ka ndị nna nna ha mere ndị amụma ụgha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya